Foto nsereonwe m

O sị Wiktionary

foto nsereonwe m

Nkọwa[dezie]

Mmadụ iji aka ya see onwe ya foto. Ọ na-emekarị nke a site n'iji ekwentị.

Foto nsereomwem
Foto nsereomwem

Nkejiasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

foto nsereonwe m nke a amagbuo onwe ya

Mkpọpụta[dezie]

Foto Msereonwem




Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

bekee[dezie]

selfie