Farmer

O sị Wiktionary

Onye ọrụ ugbo

Nkọwa[dezie]

Onye ọrụ ugbo bụ onye na-arụ ọrụ ugbo, na-azụ ihe dị ndụ maka nri ma ọ bụ akụrụngwa.

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatu[dezie]

Onye ọrụ ugbo bi n'ugbo.

Bekee[dezie]

Farmer

[ [Òtù:WikiForHumanRight 2023 Nigeria] ]