Fịo fịo
Ọdịdị
Fịo fịo
Nkọwa
[dezie]Mkpụrụ nri nke osisi agwa ndị ọzọ dị iche iche. Ọ dị ka àgwà, a na-esikwa ya dika esi esi agwa. Ọ na-egbu oge tutu oghee.
Nkeji Asụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Chiamaka riri Fịo fịo n'oge ehihie.
- Fịo fịo bụ ezigbo nri na-enye ihe n'ahụ.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntụgharị
[dezie]Bekee
[dezie]Pea.