Gaa na ọdịnaya

Ezeaku

Sitere na Wiktionary

Ezeaku

Nkọwa

[dezie]
I rüwa Ezeaku

Ezeaku bụ aha a na-abakarị ụmụaka ụmụ nwoke n'ala igbo. Nkea pụtara na ọ bụ onye nwere akụ na ụba.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha


Ọmụmaatụ

[dezie]

Aha m bụ Ezeaku


Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]


Bekee

[dezie]

King of wealth