Eze
Nke a bụ otu akụkụ ahụ mmadụ. Ọna-adi n'ime ọnụ. Nke ndi okenye n'adi iri atọ na abụọ
Aha
Atariri m ọkpụkpụ ahụ n'ihi na eze m sịrị ike. Eze m n'adi ọcha mgbe ọbụla.