Enyinnunu
Enyinnunu
Nkọwa[dezie]
Nke a bụ anụ ufe nke bụrụ ibụ nke ukwuu. Ọ nwere ụkwụ abụọ nwekwaa nku mana ibụ anaghi ekwe ya fee efe. Dika anụ ufe ndi ọzọ, Ọ na-eyi akwa ma bụkwaa ụmụ ya dị ka nnụnụ ndị ọzọ.
Nkejiasụsụ[dezie]
aha
Ọmụmaatụ[dezie]
Ọ tara akwa enyi nnụnụ ahụ ka o sichara ya.
Mkpọpụta[dezie]