Gaa na ọdịnaya

Enyi Mmiri

Sitere na Wiktionary

Enyi Mmiri

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ nnukwu anụmanu nwere ike ibi n'ani maọbụ n'mmiri.Ọ na ebu afọime nari ubochi abụọ,iri anọ na atọ tutu ọ mụọ nwa. O nwere ike inọ Iri afọ anọ ruo iri ise

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Hippopotamus in Chobe National Park 01

Ọmụmaatụ

[dezie]

Enyi mmiri nke a akara nka nke ukwuu

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Hippopotamus