Enweghị hà akụ na ụba
Ọdịdị
Enweghị hà akụ na ụba
Nkọwa
[dezie]Enweghị hà akụ na ụba bụ ahaghị nhata n'akụnụba ma ọ bụ nkesa ego
Nkeji asụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Anyị na-alụso enweghị nha akụnụba ọgụ
Mkpọpụta
[dezie]
Olundi
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]- Economic inequality na Wikipedia Bekee
