Enweghị ebe obibi
Ọdịdị
Enweghị ebe obibi
Nkọwa
[dezie]Enweghị ebe obibi bụ ọnọdụ ibi n'okporo ámá; ịkwaga n'etiti ebe nchekwa nwa oge, gụnyere ụlọ ndị enyi, ezinụlọ na ebe obibi mberede; ibi n'ụlọ obibi nkeonwe na-enweghị ụlọ ịsa ahụ nkeonwe yana/ma ọ bụ nchekwa nke oge.
Nkeji asụsụ
[dezie]Nkọwaaha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ọnọdụ enweghị ebe obibi dị njọ
Mkpọpụta
[dezie]
Olundi
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]- Homelessness na Wikipedia Bekee
