Enweghị ọrụ
Ọdịdị

Enweghị ọrụ
[dezie]Nkọwa
[dezie]Nke a pụtara mmadụ ọ bụla nke rugoru ịlu ọrụ ma chọọ kwaa ịlụ ọrụ ma o nweghị ọrụ ebe ana akwụ ụgwọ, ọ nweghị kwa aka ọrụ.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmụmatu
[dezie]Enweghị ọrụ na ebute agwa ọjọọ na etiti ume okorobịa.
Olumba
[dezie]Ịnọ nkịtị
Ntụgharị
[dezie]Bekee