Enu uko
Ọdịdị
"""Enu uko"""
Nkọwa
[dezie]Enu uko bụ aha ihe ana edozi na élú ebe ana esi nri. Ana alụ enu uko ka ewee na amikpọ ihe naya. Ndi Igbo na edobe ogiri ma ọbụ azụ na enu uko.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Enu uko bụ aha ebe ana echekpọ nri. Echekpọrọ m anụ nchi ahụ n'enu uko
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]- Anya uko
- Elu uko