Emume

O sị Wiktionary

Emume

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ime ihe iji nụria ma bụ kpọ ikwu na ibe kaha bia rie ọ bụ ṅuọ.nke gụnyerekwara mgbakọta mmadụ ma ọ bụ obodo n'ihe n'otu ihe nlekwasi anya.

Emume
Emume

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. Ndị obodo anyị n'eme emume irí ji ọhụrụ.

Mkpọpụta[dezie]

Emume



Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

festival