Eligheli

O sị Wiktionary

"""Eligheli"""

Nkọwa[dezie]

Eligheli bụ aha akwụkwọ nri eji agwọ ji, werekwa ya n'esi ofe. Ana afọ akwụkwọ eligheli tupu ewere ya sie nri.

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Eligheli bụ aha akwụkwọ nri

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ụchákị́lị́

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

[https://en.wiktionary.org/wiki"Élíghélí" "Élíghélí"