Ele

O sị Wiktionary

Ele

Ele

Nkọwa[dezie]

Ele bụ otu n'ime anụ ndi na-ebi n'ọhia n'enwe ogologo mpi. A na-erikwa ya eri.

Ele


Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Dinta gburu ele n'ụbọchi atọ gara aga.

Mkpọpụta[dezie]

ele




Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

antelope