Gaa na ọdịnaya

Ekwenti

Sitere na Wiktionary

Ekwenti

Ekwenti bụ ntakiri igbe ndi ọkacha mara mepụtara eji ezikọrita ozi. Ọ bụlitara ọnọdụ ozizi ozi karia mgbe ana ede ya n'akwụkwọ

Ekwenti

Nkejịasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]

E nyere m ekwenti ọhụụ mgbe e mere ncheta ọmụmụ m.

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

mobile_phone