Jump to content

Ekperedimma

O sị Wiktionary

"""Ekperedimma"""

===nkọwa===
[dezie]

Nke a putara na o di mma mmadu ekpe ekpere.

===nkejiasụsụ===
[dezie]

Aha

===ọmụmaatụ===
[dezie]

Ọ di mma ka anyi na ekpe ekpere.

===mkpọpụta===
[dezie]

E/kpe/re/di/mma

===olumba===
[dezie]
===ntụghari===
[dezie]
===bekee===
[dezie]

Prayer is Good


[[Category: wt/ig/wiki loves names]]

[[Category: wt/ig]]