Gaa na ọdịnaya

Nkata

Sitere na Wiktionary
(Ebugharịrị site na Ekete)

Nkata


Nkọwa

[dezie]
Nkata

Nkata bụ ihe eji ebu ibu maọbụ etiye ihe. Ana eji igu nkwụ maọbụ azụ igunkwụ kpọrọ nkụ maọbụ rọba akpa ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nkata ahụ pere mpe.

Mkpọpụta

[dezie]
Nkata
Nkata




Olumba

[dezie]

Ekete

  • nkata→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
  • ekete → Imo(Owerri)
  • abọ→ Enugu(Nsukka)
  • nkata→ Abia(Abrịba)
  • nkata → Ebonyi(Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Basket

German

[dezie]

Korb

French

[dezie]

Panier

Italian

[dezie]

Cesto

Russian

[dezie]

корзина

Spanish

[dezie]

Cesta

Portuguese

[dezie]

Cesto