Eke
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Eke bụ anụ nsọ ndị Igbo.

Ọmụmaatụ
[dezie]Anyi hụrụ eke n'ọhịa tata
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- Eke→Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
- Eke→Imo(Owerri)
- Eke→Enugu (Nsukka)
- Eke→Abia (Abirịba)
- Eke→Ebonyi (Afikpo)