Jump to content

Ejiogu

O sị Wiktionary

"""Ejiogu"""

Nkọwa

[dezie]

Ejiogu bụ afa mmadụ pụtara onye ji ọfọ ma ọ bụ onye aka ya kwu ọtọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ejiogu bụ afa mmadụ

Mkpọpụta

[dezie]

Éjíógú

Olumba

[dezie]

Jideọfọ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Righteousnes https://en.m.wiktionary.org/wiki/righteousness