Ejiofor
Ọdịdị
Ejiofor
Nkọwa
[dezie]Aha Igbo mmadụ pụtara na onye a na ekwu maka ya nwere ikike nke nke a na-ahụ na onye na jị ofor n'ala Igbo.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Aha nna m bu Ejiofor
- Nna m bu Ejiofor na ezinụlọ anyị.
Mkpọpụta
[dezie]
Ējīōfór
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Authority holder.