Ejije obi mwute

O sị Wiktionary

Ejije obi mwute

Nkọwa[dezie]

Ejije obi mwute bụ egwuregwu/ejije nke onye isi mkpagwa n'ime ya nwụrụ anwụ

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Omụmaatụ[dezie]

Ejije ahụ anyi kiriri bụ ejije obi mwute

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

tragedy