Gaa na ọdịnaya

Egwu Eji Mara Ụbọchị Nwereonwe

Sitere na Wiktionary

Egwu Eji Mara Ụbọchị Nwereonwe

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ egwu maọbụ abu eji echeta ụbọchị nwereonwe. Ana abụkwa abụ a mgbe ọbụla anaeme mmeme onye isiala, onye isi steeti maọbụ onye nnọchi ha ga abịa

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Obodo ọbụla nwere egwu eji mara ụbọchi nwereonwe ha

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]