Egbe Eligwe
Nkọwa[dezie]
Olu ma ọ bụ ụda nke àmụmà eluigwe.
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
- Egbe eluigwe nke a dara ụda!
- Egbe eluigwe n'ada ugbu a.
Mkpọpụta[dezie]
Olumba: Nde obodo anyị n'akpọ ya "Egbe Eluigwe". Aha obodo m bụ Ụkpọ na Steeti Anambra[dezie]
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]
Bekee: thunder
French: Tonnerre
German: Donner
Spanish: Trueno