Jump to content

Echiche

O sị Wiktionary

Echiche

Nkọwa[dezie]

Nke a na egosi ka onye siri mara akọ, maka na ọ bụ ihe echiche obi mmadụ gwara ya ka ọ na eme.

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Onye a na ezuzu ezuzu. Echiche obi ya ezuchai ọke.

Mkpọpụta[dezie]




Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

thought