Jump to content

Ebumputa ụwa

O sị Wiktionary

Ebumputs uwa

Nkọwa[dezie]

Ebumputa ụwa bụ akara dị mmadu n' ahụ ojiwe pụta ụwa mgbe amụrụ ya

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Adịghị ehicha akara ebumputa ụwa

Mkpọpụta[dezie]

Ebumpụta ụwa




Olumba[dezie]

Ákàrà chi

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Birthmark Birthmark Birthmark