Jump to content

Ebule

O sị Wiktionary

Ebule

Nkọwa

[dezie]

Ebule bụ Oke atụrụ

ebule

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ebule ahụ gbara agba

Mkpọpụta

[dezie]
ebule




Olumba

[dezie]

Ebune na asųsų Ǫwa nke di na Ezeagu Local Government

Evula



Ntụgharị n'asųsų ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Ram