Ebere

O sị Wiktionary

Ebere

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ mmadụ inwe obi ọmịiko ebe mmadụ ibe ya nọ.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ọ meere ya ebere maka ọnwụ nne ya.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

mercy