Ebe a na-eli ndi nwụrụ anwụ

O sị Wiktionary

Ebe a na-eli ndi nwụrụ anwụ

Nkọwa[dezie]

Ebe a na-eli ndi nwụrụ anwụ bụ ani ebe a na egwu ma dobe ozu ndi nwụrụ anwụ.

Ebe a na-eli ndi nwuru anwu

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Eliri nwata nwaanyi a ebe a na-eli ndi nwụrụ anwụ.

Mkpọpụta[dezie]

igbo pronunciation




Olumba[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Cemetery