Gaa na ọdịnaya

Ebe ọgụgọ arụsi

Sitere na Wiktionary

Ebe Ọgụgọ arụsị

Nkọwa

[dezie]

ebe ọgụgọ arụsị bụ ebe dị asọ a na-anọ ekpere chi di iche iche n'ụzọ omenala

ebe ogugo arusi

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. anyi nwere ebe ọgụgọ arụsị di iche iche. Ụfọdụ na-adi n'obi obodo, n'ọfia maobu n'ama obodo
  2. Maazi obi jere ebe ọgụgọ arụsị nke di na enugwu ezike

Mkpọpụta

[dezie]
igbo pronunciation for ebe ogugo arusi




Olumba

[dezie]

ebe a na agọ alụsi na olu ndi awka di na Anambra steeti

igbo pronunciation for ebe a na ago alusi




Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

shrine