Dinta
Ọdịdị
Dinta
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ onye ọ bụ ọrụ ya ịchụ nta ụmụ anụmanụ bi n'ime ọhịa maka nri, egwuregwu ma ọ bụ ego
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Dinta ahụ n'ama ụzọ apụ n'ụtụtụ ka o gbute anụ ya na ezi n'ụlọ ya ga eji rie nri
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]ọchụ nta.
Onye nta n'asụsụ Nkanụ di n'Enugwu Steeti.
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Hunter Hunter
French
[dezie]Chasseuse(feminine) Chasseuse(feminine) Chasseur(masculine) Chasseur(masculine)
German
[dezie]Jägerin(feminine) Jägerin(feminine) Jäger(masculine) Jäger(masculine)