Development
Ọdịdị
Mmepe
Nkọwa
[dezie]Mmepe bụ usoro na-emepụta uto, ọganihu, mgbanwe dị mma ma ọ bụ mgbakwunye nke anụ ahụ, akụ na ụba, gburugburu ebe obibi, mmekọrịta ọha na eze na igwe mmadụ.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatu
[dezie]Ezigbo nri dị mkpa maka mmepe akwara kwesịrị ekwesị.
Bekee
[dezie][ [Òtù:WikiForHumanRight 2023 Nigeria] ]