Deforestation
Ọdịdị
Igbutusi osisi ma ọ bụ ịkpọ osisi ọku
Nkọwa
[dezie]Nkpọaha
Nkejịasụsụ
[dezie]Igbu-tusi osisi ma ọ bụ ịkpọ osisi ọkụ
Ọmụmaatụ
[dezie]Ya bụrụ na mmadụ aga n'ọhịa wee malite igbutusi osisi ma ọ bụ na akpọ osisi ọkụ, agasi na onye ahụ na egbutusi osisi ma ọ bụ na agba ọhịa ọkụ.
Mkpọputa
[dezie]Olumba
[dezie]Igbutushi oshishi
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]
Bekee
[dezie]Deforestation