Gaa na ọdịnaya

Dada

Sitere na Wiktionary

Dada

Nkọwa

[dezie]

Dada bụ ụdịrị ntutu isi na-eji aka ya afịkọ ka isi akpara akpa. Ụfọdụ ndi nwere ụdị isi a bụ ebumpụta ụwa ebe ụfọdụ ji aka ha eme isi ha dada.

dada

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

O nwere isi dada

Mkpọpụta

[dezie]
dada




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]

dreadlock