Jump to content

Dị Nkwádo

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Okwu pụtara tinye, dina, ma ọ bụ guzowe (ihe) n'ebe ma ọ bụ ọnọdụ ekewapụtaaara ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Okwesịla ka nwa mgbede dị nkwado ugbua.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Dị njikere (steeti Abia)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Set