Community

O sị Wiktionary

Ogbe

Nkọwa[dezie]

Obodo bụ otu mmekọrịta (otu ihe dị ndụ) nwere ihe jikọrọ ya dịka ebe, ụkpụrụ, okpukperechi, omenala, ma ọ bụ njirimara.

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatu[dezie]

Ememme a bụ ezigbo ụzọ maka ndị obodo na-agbakọta ọnụ.

Bekee[dezie]

Community

[ [Òtù:WikiForHumanRight 2023 Nigeria] ]