Chukwukwado
Ọdịdị
Chukwukwado
Nkọwa
[dezie ebe o si]Chukwukwado pụtara na Chineke na'kwado anyị na ihe nile
NkejiAsụsụ
[dezie ebe o si]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie ebe o si]Chukwukwado bu aha ana-kpo mmadụ na ala igbo.
Mkpoputa
[dezie ebe o si]Chukwukwádọ
Olumba
[dezie ebe o si]Chịkwádọ
Ntụgharị
[dezie ebe o si]Bekee
[dezie ebe o si]God supports me