Chukwugozie
Chukwugozie pụtara na o bu Chukwu na agozi mmadụ
Aha
Chukwugọzie bu aha nwoke na aza n'ala Igbo. Ụfọdụ oge ha na abakwa aha nye nwata nwanyị
Chukwugọzie
God bless