Gaa na ọdịnaya

Chukwualụka

Sitere na Wiktionary

Chukwualụka

Nkọwa

[dezie]

Chukwualụka bụ afa mmadụ na-egosi ekene mmadụ na-ekene Chukwu maka iheoma Chukwu mere

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Chukwualụka bụ afa mmadụ

Mkpọputa

[dezie]

Chúkwúàlụ́ka

Olumba

[dezie]

Ekenedilichukwu

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Thank God