Chizoba

O sị Wiktionary

Chizoba

Nkọwa[dezie]

Aha mmadụ pụtara na Chukwu na-azọ ọnye ahụ.

Nkeji Asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Aha m bụ Chizoba, ma ọ bụ, aha nna m bụ Chizoba.
  • Chizoba bụ onye mbụ bịara ehe a.

Mkpọpụta[dezie]

Chizoba



Olumba[dezie]

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

God Saves