Chisom
Chisom
Nkowa[dezie]
Chisom bu aha igbo a na-akpo umu nwoke abuo na omenala igbo na Nigeria. A na-abakwa ya ụfọdụ ụmụaka ụmụ nwaanyị n'ala igbo. Nke a pụtara na gị na Chukwu so.
Nkejiasusu[dezie]
Aha
Omumaatu[dezie]
Aha m bụ chisom
mkpoputa[dezie]
Olumba[dezie]
Chimsom n'akuku Anambra na imo steeti
Ntughari[dezie]
Bekee[dezie]
God is with me