Gaa na ọdịnaya

Chinonyelum

Sitere na Wiktionary

Chinonyelum

Nkọwa

[dezie]

Chinonyelum bụ afa mmadụ n'egosi na Chukwu sonyere onye ahụ

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Chinonyelum bụ afa mmadụ

Mkpọputa

[dezie]
Chinonyelum



Chíńọńyèlúm̀

Olumba

[dezie]
  • Chidumebi
  • Chisomaga
  • Chińédúm

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Emmanuel