Chinenyenwa

O sị Wiktionary

Chinenyenwa

Nkowa[dezie]

Chinenye nwa bụ aha a na-abakarị ụmụaka ụmụ nwaanyị n'ala igbo. Nkea pụtara, na ọ bụ Chukwu na enye nwa.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha


Ọmụmaatụ[dezie]

Aha m bụ Chinenyenwa


Mkpọpụta[dezie]

Chinenyenwa



Chị́nényénwá

Olumba[dezie]

Chukwunenyenwa

Ntụghari[dezie]

Bekee[dezie]

God gives child.