Chinazor
Chinazor pụtara na ọ bu Chukwu n'azor mmadụ. ọ bụ aha ndị igbo, a na-akpọ ma nwoke ma nwaanyị.
Aha
Chinazor bu aha nwanyi na aza n'ala Igbo
Chinazor.
Chiazor, Chukwunazor
God saves