Gaa na ọdịnaya

Chinaza

Sitere na Wiktionary

Chinaza

Nkowa

[dezie]
  1. Chinaza bụ aha a na-abakarị ụmụ nwaanyị n'ala igbo.
  2. A na-abakwa ụfọdụ ụmụ nwoke Chinaza. Nkea pụtara na ọ bụ Chukwu na aza ekpere niile.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha


Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Aha m bụ Chinaza.
  2. Chinaza ekpere mụ

Mkpọpụta

[dezie]
Chinaza



Chị̀názá


Olumba

[dezie]

Chukwunaza

Ntụghari na asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

God answers