Chimnora
Ọdịdị
Nkowa
[dezie]Chimnora Bụ aha Igbo n'omenala Igbo nke pụtara Ọ bụrụhaala na Chineke nọ
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Omumaatu
[dezie]Aha m bu Chimnora
Mkpoputa
[dezie]
Olumba
[dezie]Asusu Igbo
Ntughari
[dezie]Bekee
[dezie]Chimnora Is an Igbo name in the Igbo culture which means As long as God is present