Gaa na ọdịnaya

Chika

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Chika bụ aha a na-aba ụmụaka, ma ọ bụ nwoke ma ọ bụ nwanyị na àlà Igbo. Ebutere ya na aha Chikadibia

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Chika zara ụlọ.

Mkpọkpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Chikadibịa

Ntụgharị

[dezie]