Chigozie

O sị Wiktionary

Chigozie

Nkowa[dezie]

Chigozie bụ aha a na-abakarị ụmụaka ụmụ nwoke n'ala Igbo. A na-abakwa ya ụfọdụ ụmụaka ụmụ nwaanyị. Nkea pụtara, Chukwu gọzie gị.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha


Ọmụmaatụ[dezie]

Aha m bụ Chigozie


Mkpọpụta[dezie]

Chị̀gọ̀zị́é

Olumba[dezie]

Chukwugozie

Ntụghari[dezie]

Bekee[dezie]

God bless