Chiebonam
Ọdịdị
"""Chiebonam"""
Nkowa
[dezie]Chiebonam bụ afa mmadụ n'egosi egwu mmadụ natụ Chineke. Chiebonam bụ ayịyọ ka iwe Chineke ghara ịdakwasa onye ahụ n'ihi na Ọ bụ so Chineke na azoputa.
Nkeji Asụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Chiebonam bụ afa mmadụ
Mkpọputa
[dezie]Chíébóńáḿ
Olumba
[dezie]Somadina
Ntụgharị
[dezie]Bekee
[dezie][https://en.wiktionary.org/wiki"Chiebonam" "Chiebonam"