Gaa na ọdịnaya

Chidubem

Sitere na Wiktionary

Chidubem

Nkọwa

[dezie]

Aha mmadụ pụtara na o chukwu na-edu mmadụ.

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Aha m bụ Chidubem.
  • Chidubem n'ihe niile m gaa eme taa

Mkpọpụta

[dezie]

Chídúbèm

Olumba

[dezie]

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

May God keep leading me