Chidozie

O sị Wiktionary

Chidozie

Nkọwa[dezie]

Aha Igbo mmadụ pụtara na Chineke bu onye na edozi ma na eduzi ihe niile.

Nkeji Asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Aha nna m be Chidozie.

Mkpọpụta[dezie]

Chídōzíé

Olumba[dezie]

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

  • God fixes
  • God Amends